Gaa na ọdịnaya
Nnọọ na Wịkịpidia Ìgbo,
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.

Édémédé egosipụtara
Dora Akunyili
Dora Akunyili

Dora Nkem Akunyili (amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria. Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010.

Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights

Foto egosipụtara
Ọjà
Ọjà

Ọjà bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ Naijiria nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto. Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.

.
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha ebe à

Ị mà na...
Otu Umu Nwanyi
Otu Umu Nwanyi

Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na peeji ákụkọ à

Sonye anyị
Mmanya nkwụ
Mmanya nkwụ

NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!

Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!

Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ

Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia, Wikimedia Foundation na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe : anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee

  • Commons logo

    Ebe nchekwa ọdịyo, vidiyo na foto
  • MediaWiki logo

    Mmepe ngwanrọ Wiki
  • Meta-Wiki logo

    Nchikota ọrụ ngo nke Wikimedia
  • Wikibooks logo

    Akwụkwọ ntuziaka n' efu
  • Wikidata logo

    Ebe ihe ọmụma efu
  • Wikinews logo

    Ozi ọdịnaya efu
  • Wikiquote logo

    Nchịkọta okwu
  • Wikisource logo

    Ọbá akwụkwọ efu
  • Wikispecies logo

    Akwụkwọ ndekọ ụdị
  • Wikiversity logo

    Ngwa mmụta n'efu
  • Wikivoyage logo

    Ntuziaka maka ime njem n'efu
  • Wiktionary logo

    Akwụkwọ ọkọwa okwu

Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa